Ilu 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie anwaa ịrata gị, ekwela.+ Ilu 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu ekwela ka e duhie unu. Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi àgwà ọma.+ 1 Pita 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebe ọ bụ na unu esoghị ha na-ebi ndụ ịla n’iyi a,+ ọ na-eju ha anya, ha ewee na-ekwujọ unu.+
11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+