Abụ Ọma 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m?+ Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka ị ga-ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+ Jeremaya 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ị̀ jụwo Juda kpamkpam,+ ka mkpụrụ obi gị ọ̀ kpọwo Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a pụghị ịgwọta anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ; anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara!+
13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m?+ Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka ị ga-ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+
19 Ị̀ jụwo Juda kpamkpam,+ ka mkpụrụ obi gị ọ̀ kpọwo Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a pụghị ịgwọta anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ; anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara!+