Abụ Ọma 89:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma gị onwe gị ajụwo onye i tere mmanụ, ị na-elegharakwa ya anya;+I wesowo ya oké iwe.+ Abụ Ákwá 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otú ọ dị, ị jụwo anyị kpamkpam.+ I wesowo anyị iwe nke ukwuu.+