2 Samuel 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Gaa sị Devid, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ihe atọ ka m na-eche n’ihu gị.+ Jiri aka gị họrọ otu n’ime ha ka m wee mee gị ya.”’”+ Zekaraya 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Mma agha, teta bịakwasị onye ọzụzụ atụrụ m,+ bịakwasị ọbụna nwoke gbasiri ike nke bụ́ enyi m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “Gbuo onye ọzụzụ atụrụ,+ ka ìgwè atụrụ ya wee gbasasịa;+ m ga-eme ka aka m dịnyere ndị na-abaghị n’ihe.”+
12 “Gaa sị Devid, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ihe atọ ka m na-eche n’ihu gị.+ Jiri aka gị họrọ otu n’ime ha ka m wee mee gị ya.”’”+
7 “Mma agha, teta bịakwasị onye ọzụzụ atụrụ m,+ bịakwasị ọbụna nwoke gbasiri ike nke bụ́ enyi m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “Gbuo onye ọzụzụ atụrụ,+ ka ìgwè atụrụ ya wee gbasasịa;+ m ga-eme ka aka m dịnyere ndị na-abaghị n’ihe.”+