Ilu 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya dị ka onye ọkà ọrụ,+ m wee bụrụ onye ihe ya masịrị ya karịsịa+ kwa ụbọchị, mụ onwe m na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu ya mgbe niile,+ Jọn 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu ahụ+ nọ ná mmalite,+ Okwu ahụ na Chineke nọkwa,+ Okwu ahụ bụkwa chi.+ Jọn 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Esi m n’ebe Nna m nọ bịa, abịawokwa m n’ụwa. Ana m ahapụkwa ụwa, ana m alakwuru Nna m.”+ Jọn 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ugbu a, Nna, mee ka m nwee ebube n’akụkụ gị, bụ́ ebube m nwere n’akụkụ gị mgbe ụwa na-adịbeghị.+
30 mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya dị ka onye ọkà ọrụ,+ m wee bụrụ onye ihe ya masịrị ya karịsịa+ kwa ụbọchị, mụ onwe m na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu ya mgbe niile,+
5 Ya mere, ugbu a, Nna, mee ka m nwee ebube n’akụkụ gị, bụ́ ebube m nwere n’akụkụ gị mgbe ụwa na-adịbeghị.+