13 Gịnị ka m ga-ewetara gị ka ọ bụrụ ihe akaebe? Gịnị ka m ga-asị na ị dị ka ya, gị ada bụ́ Jeruselem?+
Gịnị ka m ga-eji tụnyere gị, ka m wee kasie gị obi, gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Zayọn?+
N’ihi na mbibi gị+ dị nnọọ ukwuu dị ka oké osimiri. Ònye ga-agwọ gị?+