Jenesis 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie ihe oriri.+ Mgbe ha lepụrụ anya, lekwa ìgwè ndị njem bụ́ ndị Ishmel+ si Gilied na-abịa, kamel ha bukwa mmanụ labdanọm na mmanụ bọlsọm na ụgbụgbọ osisi nke nwere esó,+ ha bu ha na-aga Ijipt. Jeremaya 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gbagoo Gilied nweta mmanụ bọlsọm,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Ijipt.+ Ọ bụ n’efu ka i nwetaworo ọtụtụ ihe e ji agwọ ọrịa. I nweghị ngwọta.+
25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie ihe oriri.+ Mgbe ha lepụrụ anya, lekwa ìgwè ndị njem bụ́ ndị Ishmel+ si Gilied na-abịa, kamel ha bukwa mmanụ labdanọm na mmanụ bọlsọm na ụgbụgbọ osisi nke nwere esó,+ ha bu ha na-aga Ijipt.
11 “Gbagoo Gilied nweta mmanụ bọlsọm,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Ijipt.+ Ọ bụ n’efu ka i nwetaworo ọtụtụ ihe e ji agwọ ọrịa. I nweghị ngwọta.+