Jeremaya 46:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị Ijipt,* gaanụ Gilied nweta mmanụ balsam.+ Ọtụtụ ihe ndị unu nwetaraIji gwọọ onwe unu ọrịa abaghị uru,N’ihi na unu enweghị ngwọta.+
11 Ndị Ijipt,* gaanụ Gilied nweta mmanụ balsam.+ Ọtụtụ ihe ndị unu nwetaraIji gwọọ onwe unu ọrịa abaghị uru,N’ihi na unu enweghị ngwọta.+