Aịzaya 58:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Mgbe ahụ ka ìhè gị ga-enwupụta dị ka chi ọbụbọ;+ ị ga-agbakekwa ngwa ngwa.+ Ezi omume gị ga-ebutere gị ụzọ;+ ebube Jehova ga-ekpekwara gị azụ.+ Jeremaya 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na m ga-eme ka ị gbakee, m ga-agwọkwa ọnyá gị,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na ha kpọrọ gị nwaanyị a chụpụrụ achụpụ,+ sị: ‘Lee Zayọn, nke ọ na-enweghị onye na-achọ ya.’”+ Jeremaya 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘Lee, m ga-eme ka ọ gbakee ma nwee ahụ́ ike;+ m ga-agwọkwa ha ma kpugheere ha udo na eziokwu dị ukwuu.+ Jeremaya 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji enweghị ngwọta.+ Ọnyá gị agaghị ala ala.+
8 “Mgbe ahụ ka ìhè gị ga-enwupụta dị ka chi ọbụbọ;+ ị ga-agbakekwa ngwa ngwa.+ Ezi omume gị ga-ebutere gị ụzọ;+ ebube Jehova ga-ekpekwara gị azụ.+
17 “N’ihi na m ga-eme ka ị gbakee, m ga-agwọkwa ọnyá gị,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na ha kpọrọ gị nwaanyị a chụpụrụ achụpụ,+ sị: ‘Lee Zayọn, nke ọ na-enweghị onye na-achọ ya.’”+
6 ‘Lee, m ga-eme ka ọ gbakee ma nwee ahụ́ ike;+ m ga-agwọkwa ha ma kpugheere ha udo na eziokwu dị ukwuu.+
12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji enweghị ngwọta.+ Ọnyá gị agaghị ala ala.+