Abụ Ọma 37:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ka ezi omume gị nwuo dị ka ìhè,+Meekwa ka ikpe ziri ezi gị na-acha dị ka etiti ehihie.+ Abụ Ọma 112:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nwuworo ndị ziri ezi dị ka ìhè n’ime ọchịchịrị.+ ח [Het]Ọ na-eme amara, na-emekwa ebere, bụrụkwa onye ezi omume.+ Ilu 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ụzọ ndị ezi omume yiri ìhè nke na-enwupụ enwupụ ka chi na-abọwanye ruo mgbe chi bọchara.+
4 O nwuworo ndị ziri ezi dị ka ìhè n’ime ọchịchịrị.+ ח [Het]Ọ na-eme amara, na-emekwa ebere, bụrụkwa onye ezi omume.+