Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 23:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+

      Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.

      Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+

  • Abụ Ọma 97:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ìhè enwuworo onye ezi omume,+

      Ịṅụrị ọṅụ abịawokwara ndị obi ha ziri ezi.+

  • Abụ Ọma 119:105
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 105 Okwu gị bụ oriọna nke na-enye ụkwụ m ìhè,+

      Bụrụkwa ìhè na-enwu n’okporo ụzọ m.+

  • Daniel 12:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ma gị onwe gị, Daniel, zochie okwu ndị a, mechiekwa akwụkwọ a,+ ruo n’oge ikpeazụ.+ Ọtụtụ ndị ga na-awagharị, ezi ihe ọmụma ga-abakwa ụba.”+

  • Matiu 5:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 “Unu bụ ìhè nke ụwa.+ A pụghị izo obodo ezo ma ọ bụrụ na ọ dị n’elu ugwu.

  • 1 Ndị Kọrịnt 13:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi na ka ọ dị ugbu a, anyị ji enyo ígwè+ na-ahụ ihe inyoghi inyoghị, ma mgbe ahụ, ọ ga-abụ ihu na ihu.+ Ka ọ dị ugbu a, m maara ihe n’ụzọ na-ezughị ezu, ma mgbe ahụ, m ga-amara ihe n’ụzọ ziri ezi ọbụna dị ka a maara m n’ụzọ ziri ezi.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 4:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè nwupụta n’ọchịchịrị,”+ ya onwe ya enwuwokwa n’obi anyị iji were ihe ọmụma ahụ dị ebube+ banyere Chineke mee ka ìhè dịrị+ na ha site n’ihu Kraịst.+

  • 2 Pita 1:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ya mere, e mewo ka okwu amụma ahụ+ bụrụ ihe anyị ji n’aka karị;+ unu na-emekwa nke ọma n’ịṅa ntị na ya dị ka oriọna+ nke na-enwu n’ebe gbara ọchịchịrị n’ime obi unu, ruo mgbe chi bọrọ, kpakpando ụtụtụ+ ewee nwuwe.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya