10 N’ihi na dị ka mmiri si esi n’eluigwe ezo, dị ka snoo si esi n’eluigwe ada, ma ọ naghị alaghachi n’ebe ahụ, ọ gwụla ma ò dere ala, mee ka ọ mịa mkpụrụ, meekwa ka ihe puo,+ onye na-agha mkpụrụ enwee mkpụrụ ọ ga-agha, onye na-eri ihe enweekwa ihe ọ ga-eri,+