Maịka 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ndị fọdụrụ n’ụlọ Jekọb+ ga-adị ka igirigi nke si n’ebe Jehova nọ+ n’etiti ọtụtụ ndị, dị ka mmiri na-ezosi ike n’elu ahịhịa,+ bụ́ nke na-adịghị adabere n’ebe mmadụ nọ, nke na-adịghịkwa echere ụmụ mmadụ.+
7 “Ndị fọdụrụ n’ụlọ Jekọb+ ga-adị ka igirigi nke si n’ebe Jehova nọ+ n’etiti ọtụtụ ndị, dị ka mmiri na-ezosi ike n’elu ahịhịa,+ bụ́ nke na-adịghị adabere n’ebe mmadụ nọ, nke na-adịghịkwa echere ụmụ mmadụ.+