Abụ Ọma 72:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-agbadata dị ka mmiri ozuzo si ezokwasị ahịhịa a sụrụ asụ,+Dị ka oké mmiri ozuzo nke na-ede ala.+ Aịzaya 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na m ga-enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri+ ka ọ ṅụọ, meekwa ka iyi nke na-asọ nwayọọ nwayọọ dịrị n’ebe kpọrọ nkụ.+ M ga-awụkwasị mkpụrụ gị mmụọ m,+ wụkwasịkwa ụmụ gị ngọzi m. 1 Ndị Kọrịnt 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Akụrụ m+ mkpụrụ, Apọlọs gbara ya mmiri,+ ma ọ bụ Chineke na-eme ka o too;+
6 Ọ ga-agbadata dị ka mmiri ozuzo si ezokwasị ahịhịa a sụrụ asụ,+Dị ka oké mmiri ozuzo nke na-ede ala.+
3 N’ihi na m ga-enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri+ ka ọ ṅụọ, meekwa ka iyi nke na-asọ nwayọọ nwayọọ dịrị n’ebe kpọrọ nkụ.+ M ga-awụkwasị mkpụrụ gị mmụọ m,+ wụkwasịkwa ụmụ gị ngọzi m.