Aịzaya 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ruo mgbe e si n’eluigwe wụkwasị anyị mmụọ,+ mgbe ala ịkpa ghọrọ ubi mkpụrụ osisi, e werekwa ubi mkpụrụ osisi dị ka ezigbo oké ọhịa.+ Ọrụ Ndịozi 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘“N’oge ikpeazụ,” ka Chineke na-ekwu, “m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi unu ga-arọkwa nrọ;+
15 ruo mgbe e si n’eluigwe wụkwasị anyị mmụọ,+ mgbe ala ịkpa ghọrọ ubi mkpụrụ osisi, e werekwa ubi mkpụrụ osisi dị ka ezigbo oké ọhịa.+
17 ‘“N’oge ikpeazụ,” ka Chineke na-ekwu, “m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi unu ga-arọkwa nrọ;+