11 Jehova ga na-edu+ gị mgbe niile,+ na-enyejukwa mkpụrụ obi gị afọ ọbụna n’ala kpọrọ nkụ,+ ọ ga-emekwa ka ọkpụkpụ gị dị ike;+ ị ga-adịzi ka ubi nke mmiri na-ede nke ọma,+ dịkwa ka isi mmiri, nke mmiri ya na-adịghị ata ata.
3 Anyị ga-amara Jehova, anyị ga-aga n’ihu ịmara ya.+ Dị ka chi ọbụbọ,+ ọ ghaghị ịpụta.+ Ọ ga-abịakwute anyị dị ka mmiri ozuzo;+ dị ka ụla mmiri nke na-ede ala.”+