Abụ Ọma 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-eme ka ndị dị umeala n’obi na-eje ije ná mkpebi ikpe ya,+Ọ ga-ezikwa ndị dị umeala n’obi ụzọ ya.+ Abụ Ọma 73:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ị ga-eji ndụmọdụ gị na-edu m,+N’ikpeazụ, ị ga-edu m ka m nweta ihe ùgwù.+
9 Ọ ga-eme ka ndị dị umeala n’obi na-eje ije ná mkpebi ikpe ya,+Ọ ga-ezikwa ndị dị umeala n’obi ụzọ ya.+