Abụ Ọma 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-eme ka ndị dị umeala n’obi na-eje ije ná mkpebi ikpe ya,+Ọ ga-ezikwa ndị dị umeala n’obi ụzọ ya.+ Abụ Ọma 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “M ga-eme ka i nwee nghọta, zikwa gị ụzọ ị ga-eso.+M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n’ebe ị nọ.+ Abụ Ọma 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ Jehova na-eme ka nzọụkwụ nke dimkpa guzosie ike,+Ụzọ ya na-atọkwa Ya ụtọ.+ Abụ Ọma 143:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kụziere m ime uche gị,+N’ihi na ị bụ Chineke m.+Mmụọ gị dị mma;+Ka ọ na-edu m n’ala ezi omume.+ Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+ Aịzaya 58:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Mgbe ahụ ka ìhè gị ga-enwupụta dị ka chi ọbụbọ;+ ị ga-agbakekwa ngwa ngwa.+ Ezi omume gị ga-ebutere gị ụzọ;+ ebube Jehova ga-ekpekwara gị azụ.+
9 Ọ ga-eme ka ndị dị umeala n’obi na-eje ije ná mkpebi ikpe ya,+Ọ ga-ezikwa ndị dị umeala n’obi ụzọ ya.+
8 “M ga-eme ka i nwee nghọta, zikwa gị ụzọ ị ga-eso.+M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n’ebe ị nọ.+
8 “Mgbe ahụ ka ìhè gị ga-enwupụta dị ka chi ọbụbọ;+ ị ga-agbakekwa ngwa ngwa.+ Ezi omume gị ga-ebutere gị ụzọ;+ ebube Jehova ga-ekpekwara gị azụ.+