Abụ Ọma 85:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ezi omume ga-eje ije n’ihu ya,+Ọ ga-awakwa ụzọ n’ebe Chineke zọrọ ụkwụ.+ Ọrụ Ndịozi 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 kama ná mba ọ bụla, onye na-atụ egwu ya ma na-eme ezi omume bụ onye ọ na-anabata nke ọma.+