Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 23:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa, m̀ ga-egbu ndị Filistia ndị a?” Jehova wee sị Devid: “Gaa, ị ga-egbu ndị Filistia wee zọpụta Kaịla.”

  • 1 Samuel 23:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Devid wee jụọ Jehova ase ọzọ.+ Jehova wee zaa ya, sị: “Bilie, gbadaa Kaịla, n’ihi na m ga-enyefe ndị Filistia n’aka gị.”+

  • 1 Ihe E Mere 28:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “Ma gị onwe gị, Sọlọmọn nwa m, mara+ Chineke nke nna gị, jirikwa obi gị dum+ na mkpụrụ obi jupụtara n’aṅụrị+ jeere ya ozi;+ n’ihi na Jehova na-enyocha obi niile,+ ọ na-amatakwa ihe niile mmadụ na-eche n’echiche.+ Ọ bụrụ na ị chọọ ya, ọ ga-ekwe ka ị chọta ya;+ ma ọ bụrụ na ị hapụ ya,+ ọ ga-ajụ gị ruo mgbe ebighị ebi.+

  • Nehemaya 1:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ewoo, Jehova, biko, ka ntị gị nụrụ ekpere ohu gị na ekpere+ ndị ohu gị, bụ́ ndị ịtụ egwu aha gị+ na-atọ ụtọ; biko, mee ka ohu gị nwee ihe ịga nke ọma taa,+ meekwa ka ọ bụrụ onye nwoke a ga-emere ebere.”+

      Mụ onwe m na-eburu eze ihe ọṅụṅụ ya.+

  • Ndị Filipaị 4:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+

  • Ndị Kọlọsi 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ihe ọ bụla unu na-eme, n’okwu ọnụ ma ọ bụ n’ọrụ,+ na-emenụ ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs,+ na-ekele+ Chineke bụ́ Nna site n’aka ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya