Ezra 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụ Ezra nke a si na Babịlọn lawa; ọ bụkwa ọkà n’idepụta ihe+ dị n’iwu Mozis,+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere, nke mere ka eze nye ya ihe niile ọ rịọrọ, dị ka aka Jehova bụ́ Chineke ya nke dị n’ahụ́ ya si dị.+ Abụ Ọma 118:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Biko, Jehova, biko, zọpụta anyị!+Biko, Jehova, biko, mee ka ihe gaziere anyị!+
6 ọ bụ Ezra nke a si na Babịlọn lawa; ọ bụkwa ọkà n’idepụta ihe+ dị n’iwu Mozis,+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere, nke mere ka eze nye ya ihe niile ọ rịọrọ, dị ka aka Jehova bụ́ Chineke ya nke dị n’ahụ́ ya si dị.+