5Mozis wee kpọkọta Izrel dum wee sị ha: “Izrel,+ nụrụnụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ ndị m na-ekwu ná ntị unu taa, mụtakwanụ ha ma lezienụ anya ka unu mee ha.+
28“Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+