Aịzaya 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ee, Jehova, anyị enwewo olileanya n’ebe ị nọ+ n’ihi ụzọ ikpe ziri ezi gị. Aha gị na ihe ncheta gị+ anọwo na-agụ mkpụrụ obi anyị agụụ.+
8 Ee, Jehova, anyị enwewo olileanya n’ebe ị nọ+ n’ihi ụzọ ikpe ziri ezi gị. Aha gị na ihe ncheta gị+ anọwo na-agụ mkpụrụ obi anyị agụụ.+