2 Ma anyanwụ nke ezi omume, bụ́ nke nku ya na-eweta ọgwụgwọ,+ ga-awakwasị unu+ ndị na-atụ egwu aha m; unu ga-apụkwa na-awụgharị dị ka ehi mara abụba.”+
16 Ọ chịkwa kpakpando asaa n’aka nri ya,+ otu ogologo mma agha dị nkọ nke nwere ihu abụọ+ sikwa n’ọnụ ya pụta, ihu ya dịkwa ka anyanwụ nke na-achasi ike.+