17 N’ihi na ọ natara nsọpụrụ na ebube+ n’aka Chineke bụ́ Nna, mgbe e si n’oké ebube ahụ gwa ya okwu, sị: “Onye a bụ ọkpara m, onye m hụrụ n’anya, onye ihe ya masịrị m.”+
16 Ọ chịkwa kpakpando asaa n’aka nri ya,+ otu ogologo mma agha dị nkọ nke nwere ihu abụọ+ sikwa n’ọnụ ya pụta, ihu ya dịkwa ka anyanwụ nke na-achasi ike.+