Mkpughe 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Banyere ihe nzuzo dị nsọ nke kpakpando asaa+ ahụ ị hụrụ n’aka nri m, nakwa banyere ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ:+ Kpakpando asaa ahụ pụtara ndị mmụọ ozi nke ọgbakọ asaa ahụ, ihe ndọba oriọna asaa ahụ pụtara ọgbakọ asaa.+
20 Banyere ihe nzuzo dị nsọ nke kpakpando asaa+ ahụ ị hụrụ n’aka nri m, nakwa banyere ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ:+ Kpakpando asaa ahụ pụtara ndị mmụọ ozi nke ọgbakọ asaa ahụ, ihe ndọba oriọna asaa ahụ pụtara ọgbakọ asaa.+