Mkpughe 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ chịkwa kpakpando asaa n’aka nri ya,+ otu ogologo mma agha dị nkọ nke nwere ihu abụọ+ sikwa n’ọnụ ya pụta, ihu ya dịkwa ka anyanwụ nke na-achasi ike.+
16 Ọ chịkwa kpakpando asaa n’aka nri ya,+ otu ogologo mma agha dị nkọ nke nwere ihu abụọ+ sikwa n’ọnụ ya pụta, ihu ya dịkwa ka anyanwụ nke na-achasi ike.+