Abụ Ọma 33:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Iji napụta mkpụrụ obi ha n’aka ọnwụ,+Nakwa iji chebe ha ndụ n’oge ụnwụ.+ Abụ Ọma 37:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihere agaghị eme ha n’oge ọdachi,+Afọ ga-ejukwa ha n’oge ụnwụ.+ Aịzaya 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ya ga-ebi n’ebe dị elu;+ ebe ya dị elu nke e wusiri ike ga-abụ ebe siri ike mbanye,+ nke dị na nkume dị elu. A ga na-enye ya nri ya;+ mmiri ya agaghị agwụ agwụ.”+ Hosia 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m maara gị n’ala ịkpa,+ n’ala ahụ́ ọkụ.+
16 Ọ bụ ya ga-ebi n’ebe dị elu;+ ebe ya dị elu nke e wusiri ike ga-abụ ebe siri ike mbanye,+ nke dị na nkume dị elu. A ga na-enye ya nri ya;+ mmiri ya agaghị agwụ agwụ.”+