Aịzaya 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onye nke ọ bụla ga-adị ka ebe izere ifufe na ebe mgbaba iji zere oké mmiri ozuzo,+ dị ka mmiri iyi ndị dị n’ala mmiri na-adịghị,+ dị ka ndò nke oké nkume dị elu n’ala kpọrọ nkụ.+
2 Onye nke ọ bụla ga-adị ka ebe izere ifufe na ebe mgbaba iji zere oké mmiri ozuzo,+ dị ka mmiri iyi ndị dị n’ala mmiri na-adịghị,+ dị ka ndò nke oké nkume dị elu n’ala kpọrọ nkụ.+