Abụ Ọma 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Tọọrọ m ntị n’ala.+Napụta m ọsọ ọsọ.+Ghọọrọ m ebe e ji oké nkume wusie ike,+Bụ́ ụlọ e wusiri ike iji zọpụta m.+ Abụ Ọma 63:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Chineke, ị bụ Chineke m, m na-achọsi gị ike.+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m.+Agụụ gị emewo ka ike gwụ anụ ahụ́ mN’ala kpọrọ nkụ nke ihe na-adịghị, n’ebe mmiri na-adịghị.+
2 Tọọrọ m ntị n’ala.+Napụta m ọsọ ọsọ.+Ghọọrọ m ebe e ji oké nkume wusie ike,+Bụ́ ụlọ e wusiri ike iji zọpụta m.+
63 Chineke, ị bụ Chineke m, m na-achọsi gị ike.+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m.+Agụụ gị emewo ka ike gwụ anụ ahụ́ mN’ala kpọrọ nkụ nke ihe na-adịghị, n’ebe mmiri na-adịghị.+