Abụ Ọma 40:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+ Abụ Ọma 70:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 Chineke, biko bịa ngwa ngwa napụta m,+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+ Luk 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ana m asị unu, Ọ ga-eme ka ha nweta ikpe ziri ezi ọsọ ọsọ.+ Otú o sina dị, mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute, ọ̀ ga-ahụ okwukwe n’elu ụwa?”
17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+
8 Ana m asị unu, Ọ ga-eme ka ha nweta ikpe ziri ezi ọsọ ọsọ.+ Otú o sina dị, mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute, ọ̀ ga-ahụ okwukwe n’elu ụwa?”