2 Samuel 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M ga-agbaba n’ime ya,Ọta+ m na mpi+ nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike,+Na ebe mgbaba m,+ Onye Nzọpụta m;+ ị na-azọpụta m n’ihe ike.+ Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+ Abụ Ọma 94:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Jehova ga-aghọrọ m ebe dị elu e wusiri ike,+Chineke m ga-aghọkwara m oké nkume bụ́ ebe mgbaba.+
3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M ga-agbaba n’ime ya,Ọta+ m na mpi+ nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike,+Na ebe mgbaba m,+ Onye Nzọpụta m;+ ị na-azọpụta m n’ihe ike.+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+
22 Ma Jehova ga-aghọrọ m ebe dị elu e wusiri ike,+Chineke m ga-aghọkwara m oké nkume bụ́ ebe mgbaba.+