Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+ Abụ Ọma 62:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nzọpụta m na ùgwù m dị n’aka Chineke.+Chineke bụ oké nkume m siri ike na ebe mgbaba m.+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+