Abụ Ọma 71:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi ezi omume gị, biko, napụta m ma meere m ụzọ mgbapụ.+Tọọrọ m ntị n’ala ma zọpụta m.+ Abụ Ọma 130:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, nụrụ olu m.+Ka ntị gị nụkwa olu arịrịọ m.+