Abụ Ọma 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mụ onwe m na-akpọku gị, Chineke, n’ihi na ị ga-aza m.+Tọọrọ m ntị n’ala. Nụrụ ihe m na-ekwu.+ Abụ Ọma 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya Jehova dị n’ebe ndị ezi omume nọ,+Ntị ya dịkwa ná mkpu enyemaka ha na-eti.+