Abụ Ọma 116:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ tọworo m ntị n’ala,+M ga-akpọku ya ụbọchị ndụ m niile.+ Aịzaya 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe niile Senakerib kwuru,+ nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+
17 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe niile Senakerib kwuru,+ nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+