Abụ Ọma 74:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+ Abụ Ọma 79:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ nkọcha ha kọchara gị,+Kwụọ ha ụgwọ okpukpu asaa, wụnye ya n’obi uwe ha.+ Aịzaya 37:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke gị ga-anụ ihe Rabshake kwuru,+ onye eze Asiria onyenwe ya zitere ka ọ kwaa Chineke dị ndụ emo,+ ọ ga-emekwa ka ọ zaa ajụjụ maka okwu Jehova bụ́ Chineke gị nụrụ.+ Kpeekwa ekpere+ maka ndị fọdụrụnụ.’”+
10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+
12 Jehova, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ nkọcha ha kọchara gị,+Kwụọ ha ụgwọ okpukpu asaa, wụnye ya n’obi uwe ha.+
4 Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke gị ga-anụ ihe Rabshake kwuru,+ onye eze Asiria onyenwe ya zitere ka ọ kwaa Chineke dị ndụ emo,+ ọ ga-emekwa ka ọ zaa ajụjụ maka okwu Jehova bụ́ Chineke gị nụrụ.+ Kpeekwa ekpere+ maka ndị fọdụrụnụ.’”+