Abụ Ọma 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ruo ole mgbe ka mkpụrụ obi m ga na-agba mgba,Ruo ole mgbe ka obi m ga na-eru uju ogologo ụbọchị dum?Ruo ole mgbe ka onye iro m ga na-aka m ike?+ Abụ Ọma 79:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+
2 Ruo ole mgbe ka mkpụrụ obi m ga na-agba mgba,Ruo ole mgbe ka obi m ga na-eru uju ogologo ụbọchị dum?Ruo ole mgbe ka onye iro m ga na-aka m ike?+
4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+