Abụ Ọma 44:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+ Abụ Ọma 80:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+
13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+
6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+