Ndị Ikpe 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo na n’ihi obi ụtọ ha nwere,+ ha malitere ịsị: “Kpọọnụ Samsịn ka o metụrụ anyị ihe ọchị.”+ Ha wee kpọpụta Samsịn n’ụlọ mkpọrọ ka o mee ihe ga-atọ ha ọchị;+ ha wee mee ka o guzoro n’etiti ogidi abụọ. Abụ Ọma 79:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+
25 O wee ruo na n’ihi obi ụtọ ha nwere,+ ha malitere ịsị: “Kpọọnụ Samsịn ka o metụrụ anyị ihe ọchị.”+ Ha wee kpọpụta Samsịn n’ụlọ mkpọrọ ka o mee ihe ga-atọ ha ọchị;+ ha wee mee ka o guzoro n’etiti ogidi abụọ.
4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+