Abụ Ọma 65:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 I chewo ihu gị n’ebe ụwa dị, ka i wee mee ka ihe jupụta na ya;+Ị na-eme ka ihe jupụta n’ime ya.Iyi nke si n’aka Chineke jupụtara na mmiri.+Ị na-eme ka ala mepụta nri,+N’ihi na ọ bụ otú ahụ ka i si akwadebe ala.+ Aịzaya 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zooro mkpụrụ ị kụrụ n’ala,+ nyekwa gị ihe oriri dị ka mkpụrụ nke ala, bụ́ nke ga-ama abụba, gbaakwa mmanụ.+ Anụ ụlọ gị ga-ata nri n’ụbọchị ahụ n’ebe ịta nri nke sara mbara.+
9 I chewo ihu gị n’ebe ụwa dị, ka i wee mee ka ihe jupụta na ya;+Ị na-eme ka ihe jupụta n’ime ya.Iyi nke si n’aka Chineke jupụtara na mmiri.+Ị na-eme ka ala mepụta nri,+N’ihi na ọ bụ otú ahụ ka i si akwadebe ala.+
23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zooro mkpụrụ ị kụrụ n’ala,+ nyekwa gị ihe oriri dị ka mkpụrụ nke ala, bụ́ nke ga-ama abụba, gbaakwa mmanụ.+ Anụ ụlọ gị ga-ata nri n’ụbọchị ahụ n’ebe ịta nri nke sara mbara.+