Diuterọnọmi 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Kama ala unu na-agafe inweta bụ ala ugwu na ala ndagwurugwu.*+ Mmiri nke si n’eluigwe na-ede ya; Abụ Ọma 65:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 I chewo ihu gị n’ebe ụwa dị, ka i wee mee ka ihe jupụta na ya;+Ị na-eme ka ihe jupụta n’ime ya.Iyi nke si n’aka Chineke jupụtara na mmiri.+Ị na-eme ka ala mepụta nri,+N’ihi na ọ bụ otú ahụ ka i si akwadebe ala.+ Abụ Ọma 104:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị na-esi n’ọnụ ụlọ gị dị elu agba ugwu mmiri.+Ihe ị rụpụtara na-eme ka afọ ju ụwa.+ Zekaraya 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo+ n’oge ụla mmiri,+ rịọnụ Jehova bụ́ onye na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii,+ onye na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+ zooro ahịhịa ndụ ọ bụla dị n’ubi.+
9 I chewo ihu gị n’ebe ụwa dị, ka i wee mee ka ihe jupụta na ya;+Ị na-eme ka ihe jupụta n’ime ya.Iyi nke si n’aka Chineke jupụtara na mmiri.+Ị na-eme ka ala mepụta nri,+N’ihi na ọ bụ otú ahụ ka i si akwadebe ala.+
10 “Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo+ n’oge ụla mmiri,+ rịọnụ Jehova bụ́ onye na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii,+ onye na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+ zooro ahịhịa ndụ ọ bụla dị n’ubi.+