Ezikiel 34:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-eme ka ha na ebe niile gbara ugwu m gburugburu bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ m ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge ya. A ga-enwe mmiri ozuzo nke ngọzi.+ Jems 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ụmụnna m, nweenụ ndidi ruo n’oge ọnụnọ+ nke Onyenwe anyị. Lee! Onye ọrụ ubi na-echere mkpụrụ dị oké ọnụ ahịa nke ala, na-enwere ya ndidi ruo mgbe o nwetara ụbịa mmiri na ụla mmiri.+
26 M ga-eme ka ha na ebe niile gbara ugwu m gburugburu bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ m ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge ya. A ga-enwe mmiri ozuzo nke ngọzi.+
7 Ya mere, ụmụnna m, nweenụ ndidi ruo n’oge ọnụnọ+ nke Onyenwe anyị. Lee! Onye ọrụ ubi na-echere mkpụrụ dị oké ọnụ ahịa nke ala, na-enwere ya ndidi ruo mgbe o nwetara ụbịa mmiri na ụla mmiri.+