Aịzaya 65:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Sharọn+ ga-aghọ ebe atụrụ ga na-ata ahịhịa,+ ndagwurugwu Ekọ+ ga-aghọkwa ebe ehi ga na-ezu ike, maka ndị m bụ́ ndị ga-achọworị m.+
10 Sharọn+ ga-aghọ ebe atụrụ ga na-ata ahịhịa,+ ndagwurugwu Ekọ+ ga-aghọkwa ebe ehi ga na-ezu ike, maka ndị m bụ́ ndị ga-achọworị m.+