Abụ Ọma 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nke a bụ ọgbọ nke ndị na-achọ ya,Nke ndị na-achọ ihu ọma gị, Chineke nke Jekọb.+ Sila. Aịzaya 55:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chọọnụ Jehova ugbu a a pụrụ ịchọta ya.+ Kpọkuonụ ya ugbu a ọ nọ nso.+