2 Samuel 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+
4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+