2 Ndị Kọrịnt 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.)
10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.)