Hosia 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ghaaranụ onwe unu mkpụrụ n’ezi omume;+ jirinụ obiọma* ghọọ mkpụrụ.+ Kọọnụ ala ubi unu,+ mgbe oge ka dị ịchọ Jehova ruo mgbe ọ ga-abịa+ nye unu ntụziaka n’ezi omume.+
12 Ghaaranụ onwe unu mkpụrụ n’ezi omume;+ jirinụ obiọma* ghọọ mkpụrụ.+ Kọọnụ ala ubi unu,+ mgbe oge ka dị ịchọ Jehova ruo mgbe ọ ga-abịa+ nye unu ntụziaka n’ezi omume.+