Abụ Ọma 119:105 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 105 Okwu gị bụ oriọna nke na-enye ụkwụ m ìhè,+Bụrụkwa ìhè na-enwu n’okporo ụzọ m.+ Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ezi ìhè+ ahụ nke na-enye ụdị mmadụ ọ bụla+ ìhè+ na-abịa n’ụwa. Jọn 5:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Onye ahụ bụ oriọna na-enwu enwu ma na-enye ìhè, ọ bụkwa ruo nwa oge ka unu chọrọ ịṅụrị ọṅụ nke ukwuu n’ìhè ya.+
35 Onye ahụ bụ oriọna na-enwu enwu ma na-enye ìhè, ọ bụkwa ruo nwa oge ka unu chọrọ ịṅụrị ọṅụ nke ukwuu n’ìhè ya.+