26 Ìhè nke ọnwa gbazuru agbazu ga-adị ka ìhè anyanwụ na-achasi ike. Ìhè nke anyanwụ na-achasi ike ga-amụba okpukpu asaa,+ dị ka ìhè ụbọchị asaa, n’ụbọchị Jehova ga-ekechi ọkpụkpụ gbajiri ndị ya,+ gwọọkwa+ ọnyá dị ukwuu ha nwetara n’ihi ụtarị ọ pịara ha.
17 “N’ihi na m ga-eme ka ị gbakee, m ga-agwọkwa ọnyá gị,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na ha kpọrọ gị nwaanyị a chụpụrụ achụpụ,+ sị: ‘Lee Zayọn, nke ọ na-enweghị onye na-achọ ya.’”+